Igbo Exam Past Questions for JSS 1-3 Objective & Essay Ms-Word Download

Text Ads

How to Check Junior NECO BECE Result Online using Token Result Checker – Click to Watch Now

 

Learn More/Enrol

ADS

Download Igbo Exam Past Questions for JSS 1 – 3 Objective & Essay in Microsoft – Word Editable format.

The Igbo Language L1 and L2 Exam Questions Objective and Essay, is designed for student in the Junior Secondary School JSS Level in Nigeria,

It follows the National Research and Development Council (NERDC) approved Curriculum.

To help reduce the workload, we have compiled Yoruba Language Exam Questions from 1st to 3rd term;
To serve as a reference material and to help teacher set test and terminal exam questions.

School pupils and tutor will find it useful for revision and exam preparation.

Igbo Language Exam Questions for Junior Secondary School – Features

Is based on the Nerdc Curriculum.
Can be view and read on any Smart Phone
Can be Printed out into hard copy.
Can be obtain on Micro-Soft Word Format.
Can be Edited to suit your need.
The paid version has up to 60 Multiple Objective Questions to choose from
Out of Public Domain.
Available only to subscriber.

What others are downloading: Scheme of Work for Igbo JSS1-3

How to Get JSS1 – 3 Igbo Language Exam Questions

Step to get Igbo L1 or L2 Exam Questions for Junior Secondary School (JSS 1 – 3 )

COST PATTERN
Here is an example of our Igbo Language exam questions for Upper Basic Class JSS1-3 Cost Pattern.
JSS1 Igbo Exam Questions 1st Term = N300
JSS1 Igbo Exam Questions 2nd Term = N300
JSS1 Igbo Exam Questions 3rd Term = N300

HOW TO PURCHASE
Make a Call.
Call or whatsapp us on 08051311885 for the account number to make payment;

And how to receive your complete copy of the exam questions in ms-word

Mode of Payment.
Mobile Transfer, POS and Direct Bank Deposit.

After Payment
Send us the following:
Depositor Name.
Screenshot of either your Debit alert; Successful transaction notice or bank teller.
Name of Product Paid for; e.g Exam Questions for Igbo Language (Basic 4)
Valid Email Address;

Lastly Call or whatsapp us for your payment verification and confirmation.

DELIVERY ASSURANCE
We will deliver the past question to you 10 mins after confirmation of payment to the email address you send to us.

Download Free Igbo L1 Exam Question for JSS1
Link 1 Igbo L1 Exam Questions

Link 2 Igbo L1 Exam Questions

Yoruba Language First Term Exam Questions for Junior Secondary School

SECOND TERM EXAMINATION
SUBJECT: IGBO LANGUAGE L1
CLASS: JSS 1
DURATION: 1:30MINS HOURS

SECTION A
(Objective Test: Choose the option from a – d)

Igbo Objective Questions for JSS1

GUO MA ZAA AJUJU SO YA

N’obodo Iduu,,umu nwoke gara nta..Obi ji egbe,Ude ji mma,Eze ji egbe na mma.Chinedu ji uta .Okeke bu okenye so ha ji uta na ube.Eze gburu nchi abuo.Obi gburu nchi na ewi.Chinedu gburu osa .Ha jiri obi uto were laa n’ulo ha.

Ajuju
1. Obodo gara nta bu————–
(A) ume
(B) Ogele
(C) Iduu
(D) nchi

2. Onye ji nani uta bu—————
(A) Obi
(B) Ume
(C) Eze
(D) Chinedu

3. Kedu ihe nta Eze ji —————
(A) ube
(B) mma
(C) egbe na mma
(D) uta.

4. Onye bu okenye ha—————-
(A) Okeke
(B) Chinedu
(C) Ude
(D) Eze

5. Anu ole ka ha gburu—————
(A) ato
(B) ise
(C) ano
(D) otu

6. Kedu nke bu oru umuaka n’ezinaulo?
(A) izu ahia
(B) inye onwe ha nri
(C)isa efere
(D) itu asi

7. Ndi mebere ezinaulo bu
(A) umu na ikwu
(B)nwanne na nne
(C)umu na nna
(D) nne ,nna,umu

8. Onye bu okwute n’akuko mbe na-ezi bu —–
(A) mbe
(B) ezi
(C) nwunye mbe
(D) ego ezi

9. Onye ka e ji ugwo n’akuko a?
(A) nwunye mbe
(B) ezi
(C) mbe
(D) okwute

10. Mejuo ahiriokwu a ‘Ha ——– ahia’
(A) gara
(B) mu
(C) tere
(D) riri

11. Steeti ndi Igbo nwere nani ha di ole——
(A) ato
(B) asaa
(C) ise
(D) isii

12. Otu n’ime okwu ndi a nwere naani udaaro ——–
(A) anya
(B) aze
(C) atu
(D) eke

13. Otu n’ime ndi a esoghi na mkpuruedemede Igbo?
(A) n/m
(B) g/h
(C) q/x
(D) p/t

14. Kedu ebe ‘m’ bu myiriudaume?
(A) mara
(B) mapu
(C) mbe
(D) mere

15. Nke bu nri ndi Igbo ebe a bu—–
(A) shinkafa
(B) tuwo
(C) amala
(D) ji

16. Ahirimfe na-enwe …ngwaa.
(A) otu
(B) abuo
(C) ato
(D) ano

17. Otu n’ime ndi a bu mgbochiume——–
(A) gb
(B) o
(C) u
(D) e

18.Mejuo ohere a. Amina——- ulo
(A) na-ata
(B) na-eri
(C) na-ebe
(D) na-aza

19.Oge onyenkuzi na-akuzi ihe o bu——-ka ana-eme
(A) agumagu
(B) edemede
(C) aghotaazaa
(D) ajuju

20.Kedu nke e edere nke oma
(A) ezi na ulo
(B) e zi na ulo
(C) ezi naulo
(D) ezinaulo

Want more Objective Questions like this?
Get the Complete Igbo Language L1 or L2 Exam Questions (Obj & Theory); In editable Ms-word format for any of the Junior Secondary School 1 – 3 Classes.

What Others are download Exam Questions for Junior Secondary School

Igbo Language L1 Essay Questions for JSS

NKEJI NKEABUO (EDEMEDE)

  1. Dee ihe ise umuaka na-eme n’oge ezumike
  2. Deputa akwukwo agumagu Igbo ise i maara
  3. Deputa onuogugu ndi a n’igbo;
    i.1008
    ii.2000
    iii.305
    iv. 464
    v.4/5

If you Enjoyed This Post and Want More, Please Share it on Your Social Media

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*