Many Secondary School Teacher and Parent whose children are about the get their education in Nigeria are looking for how to download Igbo Language Scheme of work for Nigeria Junior and Senior Secondary School.
If you are here, then you are at the right page.
Igbo is the principal native language of the Igbo people, an ethnic group of southeastern Nigeria.
Igbo is recognized as a major language in Nigeria, a minority in Equatorial Guinea and Cameroon.
A standard literary language was developed in 1972 based on the Owerri (Isuama) and Umuahia (such as Ohuhu) dialects, though it omits the nasalization and aspiration of those varieties.
Table of Contents
Igbo Scheme of Work for Junior Secondary School
Below is First Term week 1-6 Igbo Language SOW for Junior Secondary School JSS1.
Teacher can teach with this, while student can used it to study and read ahead.
Whats other are downloading: SOW for Secondary School in Nigeria
ASỤSỤ IGBO (L2)
JSS 1 TAM NKE MBỤ
IZUỤKA
1.
|
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
EKELE Ai) Nkọwa na uru ekele bara. ii) Ikele ekele n’oge dị iche iche Bi) Ikele ekele n’ezinụlọ (nne, nna, ụmụnne, ikwu na ibe, dgz). ii) Ekele n’ọnọdụ dị iche iche: onye na’arụ orụ, azụ ahịa, ọnye orịa, onye njem, onye ọbịa, onye mere mmadụ ihe ọma. |
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Nkwupụta ekele dị iche iche 2. Nlere eserese ndị na-ekele ekele n’oge dị iche iche 3. Ikelerịta onwe ha ekele NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese ndị na-ekele ekele, tepụrekọda, redio. |
2. |
A) MKPỤRỤEDEMEDE IGBO
(abịịdị) i. Mkpọpụta na odide nnukwu na obere abịịdị ii) Ịmakọ abịidị ndị nnukwu na ndị obere iii) Iji mkpụrụabịịdị mepụta mkpụrụokwu |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkpọpụta abịdịị 2. Ịrụgọsi ha 3. Idepụta ha 4. Ịmakọ abịdịị ndị nnukwu na obere 5. Iji abịdịị meputa mkpurụokwu |
|
B) NRỤGOSI
Mkpọpụta na ndepụta ihe ha na-ahụ na gburugburu ha: a) N’ụloakwụkwọ b) N’ụlọ obibi c) Iji ihe ndị a mepụta nkenke ahirimfe |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Nlere anya ihe ndị nọ na gburugburu ụlọakwụkwọ 2. Nlere anya n’eserese ndị dị n’akwụkwọ ọgụgụ ha 3. Ịkpọsita ihe ndị ha na-ahụgasị n’ụlọ ebe obibi ha 1. Iji ha mebe ahirimfe. NGWA NKỤZI Ngwa ndị a na-ahụ ma n’ụlọakwụkwọ ma n’ebe obibi ụmụaka, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, akwụkwọ ọgụgụ, dgz. |
3.
|
NKỤZI AKỤKỤ AHỤ MMADỤ
a) Osise mmadụ na ndepụta akụkụ ahụ mmadụ dị iche iche b) Nkọwa akụkụ ahụ mmadụ na ọrụ ha dịka: E ji ntị anụ ihe, E ji ọnụ ekwu okwu, dgz. c) Iji aha akụkụ ahụ ndị a mebe ahirịmfe dịka: E ji isi ebu ihe, Enwere m ntị abụọ, dgz. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkpọsịtasị aha akụkụ ahụ mmadụ ndị ha maara 2. Ikwu ọrụ ha na-arụgasị 3. Iji aha akụkụ ahụ ndị a mebe ahịrịmfe 4. Isepụta akụkụ ahụ mmadụ na idebanye aha hagasị
NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, mmadụ e sere ese, tepụ rekọda, kaadi mgbubam, dgz. |
4. | AKỤKỌ NKENKE
1i) Ịgụ akụkọ abụọ sitere n’akwụkwọ akụkọ a họpụtara ii) Ịtụle isiokwu, aha odee na ihe mmụta dị n’akụkọ a gụrụ iii) Ịtụle agwa ndị batara n’akụkọ a gụpụtara |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ige ntị 2. Ịgụ akụkọ nkenke 3. Ịkwu isiokwu, aha odee na ihe mmụta sitere n’akụkọ ha gụrụ 4. Ikwu agwa ndị masịrị/amasịghị ha |
5. | NKỌWA ANỤ DỊ ICHE ICHE
a) Anụ na-ebi n’ụlọ na anụ na- ebi n’ọnụ b) Anụ na-ebi n’ọhịa, mmiri na ndị na-efe efe c) Iji aha anụ ndị a emebe ahịrịmfe dịka: Ọkụkụ bụ anụ ụlọ, Agụ bụ anụ ọhịa,dgz. d) Ịgụ egwu e ji akụzi aha anụmanụ.Ịmaatụ: Olee anụ bụ anụ ụlọ, bụ anụ ụlọ. Ọkụkọ bụ anụ ụlọ, bụ anụ. Olee anụ na-ebi na mmiri, na-ebi na mmiri. Enyi mmiri na-ebi na mmiri, na-ebi na mmiri… |
NGWA NKỤZỊ:
Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME 1.Ịkpọpụta aha anụ ụlọ na anụ mmiri ndị ha maara 2.Iji ha mebe ahịrịmfe 3. Ịgụ egwu e ji akụzị aha anụgasị NGWA NKỤZI: Akwụkwọ ọgụgụ, eserese/foto ụmụanụ mmiri na anụ ọhịa dị iche iche, tepụ rekọda, kaadị mgbubam, dgz. |
6. | A. NKỌWA KA AHỤ NA OBI DỊ
MMADỤ a) Nkọwa isiokwu a b) Ndepụta ahịrịokwu na-akọwa ka ahụ na obi dị mmadụ dk. Obi dị m ụtọ, Iwe na-ewe ya, dgz. B. MKPA NA-AKPA MMADỤ a) Nkọwapụta ihe bụ mkpa na ọchịchọ mmadụ b) Idepụta ihe ndị nwere ike ịbụ mkpammadụ c) Iji ahirịmfe gosipụta ihe na-akpa ha na ihe ha chorọ ime. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa ka ahụ na obi dị ha 2. Ịkọwapụta ihe ndị na-akpa ha 3. Iji ahịrịmfe depụta ka ahụ na obi dị ha 4. Ikwu ihe ha chọrọ ime 5. Ịmakọ eserese na ihe na-akpa mmadụ NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepu rekọda, kaadị mgbubam, foto/eserese gasị na-egosi onye iwe na-ewe, onye obi dị mma, dgz. |
Igbo Language Scheme of Work for JSS2
List of Topic for second Term
ASỤSỤ IGBO (L1) JSS 2 TAM NKE ABỤỌ
AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE
A) OTU NZUZO N’ỤLỌAKWỤKWỌ
B) IJI MMADỤ ATỤ MGBERE AHỊA
AGỤMAGỤ: EJIJE
A) NKEJIASỤSỤ
B) NKEJIASỤSỤ
AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE
NKEJIASỤSỤ
ỌNỤỌGỤGỤ
AGỤMAGỤ:Ejije ederede
MKPARỊTAỤKA: ỊKWADO NA INYE ỤMUNWAANYỊ IKIKE ỊBỤ IHE Ọ BỤLA HA CHỌRỌ ỊBỤ
ỊKPACHAPỤRỤ AHỤIKE ANYA:
MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI NA TAM
ULE MMECHI
JSS3 Igbo Scheme of Work
List of Topic for Third Term.
ASỤSỤ IGBO (L2) JSS 3 TAM NKE ATỌ
IHE NDỊ NA-EME N’EZINỤLỌ
AKARA EDEMEDE
AGWA ỌJỌỌ ỤMỤAKA UGBU A NA-AKPA N’OGE UGBU A
ỌNỤỌGỤGỤ
AGỤMAGỤ: Abụ dị mfe
EDEMEDE NDUZI MFE (Guided Leta Writing)
ULE BECE
Scheme of Work on Igbo for Senior Secondary School
Below is First Term week 1-6 Igbo Language SOW for Senior Secondary School SS1.
Teacher can teach with this, while student can used it to study and read ahead.
ASỤSỤ IGBO
SS ONE, TAM NKE MBỤ
IZUỤKA | ISIOKWU / NDỊNISIOKWU | IHE OMUME NA NGWANKỤZI |
1 | ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ abịdịị Igbo na nkewa ya n’ụzọ abụọ
OMENALA: Ekwumekwu: Nkọwa ezinụlọ na ndị mebere ya AGỤMAGỤ: Nkọwa agụmagụ na nkewa ya n’ụzọ abụọ – ọdịnala na ụgbu a |
IHE ỤMỤAKWUKWỌ GA-EME:
1. Ịgụ abịdịị 2. Ịrụgosi ha 3. Ịkọwa ezinụlọ na ndị mebere ya. 4. Ịkọwa ihe agụgụmagụ bụ na ikewa ya 5. Ịgụ na ide ihe odide NGWA NKỤZỊ Akwụkwọ ọgụgụ, foto, eserese, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, chaatị, dgz. |
2 | ỤTỌASỤSỤ:
Nkọwa ụdaume Igbo na nkewa ya (ụdamfe na ụdaarọ) OMENALA: Ụdị ezinụlọ dị iche iche (dk. mkpuke, mkpuke ụbara, mbisa) AGỤMAGỤ: Ọmụmụ akụkọ ọdịnala (Dịka: akụkọ nkọkịrịkọ, okike, ihe mere) |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME: 1. Ịkọwa ụdaume 2. Ikewapụta ụdaume 3. Ịkọwa ezinụlọ 4. Ịkposịta ụdị ezinụlọ e nwegasịrị 5. Ịkọ akụkọ ọdịnala ndị ha maara 6. Ịjụ na ịza ajụjụ NGWA NKỤZI Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam, foto/eserese, dgz |
3 | ỤTỌASỤSỤ: Nkewa Mgbochiume : Nge, mkpị, myiriụdaume, ndagba myiri-ụdaume
OMENALA: Ekwumekwu- Ọrụ nne, nna, ụmụaka n’ezinụlọ AGỤMAGỤ: Abụ Ọdịnala dk: Abụ nwa, abụ ejije, dgz. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ime nkewa mgbochiume 2. Ịrụgọsị ha n’ahịrịokwu 3. Ikwupụta ọrụ nke onye ọ bụla n’ezinụlọ. 4. Ịgụ abụ ọdịnala dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ na akwụkwọ abụ a họọrọ, chaatị, ụgbọ ojii, dgz |
4 | ỤTỌASỤSỤ:Mmụba Mkpụrụokwu: Nkejiokwu – Nkọwa na usoro ya
(Dịka: v, vc, cvc, vcv, dgz). OMENALA: Nrubere Onye N’ezinụlọ – nne, nna, ụmụaka. AGỤMAGỤ: Ejije Ọdịnala dk: Oro, okereke okereke, akpankolo, dgz. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ige ntị 2. Ịrụgosị usoro mkpụrụokwu 3. ikwupụta nrubere onye ọ bụla n’ezinụlọ 4. Ijepụta ejije ọdịnala dị iche iche NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, tiivi, redio, tepụrekọda, dgz. |
5 | ỤTỌASỤSỤ: Ọnụọgụgụ (1-1000)
OMENALA: Uru Ezinụlọ bara na ndụndị Igbo(dk; n’ọchịchị ebe ezinụlọ na-enye aka na nzụlite ndị bara uru n’obodo AGỤMAGỤ: Agụmagụ ụgbu a na ụdị ya (Iduuazị, abụ, ejije) na ọmụmaatụ ha dị iche iche. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịgụ ọnụọgụgụ 2. Ịrụgosi ọnụọgụgụ 3. Idepụta ọnụọgụgụ n’Igbo 4. Ikwupụta uru ezinụlọ bagasịrịndị Igbo 5. Ịkọwapụta agụmagụ ugbu a na ikewagasị ya. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tapụ rekọda, chaatị, kaadị mgbubam, dgz. |
6 | ỤTỌASỤSỤ: Ọnụọgụgụ: Nọmba mpekele ½, nọmba ọgwa 4 ½, nọmbanke 1st, 10th.
OMENALA: Alụmdi na nwunye: Nkọwa ihe bụ alụmdi na nwunye, omenala na-eso ya dk: ibu mmanya, ime ego, ịgba nkwụ, onyeaka ebe na ịgba alụkwaghị. AGỤMAGỤ: Usoro nnyocha abụ, ọmụmụ abụ abụọ a họọrọ. |
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ige ntị 2. Ịgụ ọnụọgụgụ 3. Ịrụgosị na depụta ọnụọgụgụ 4. ịkọwa alụmdi na nwunye na omenala na-esota ya 5. ịkowa usoro nnyocha abụ 6. Ime nnyocha abụ. NGWA NKỤZI Akwụkwọ ọgụgụ klasị, akwụkwọ abụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, dgz. |
Igbo Scheme of Work for SS2 Second Term
Selected List of Topic
ASỤSỤ IGBO SS TWO TAM NKE ABỤỌ
1. ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị Ahịrịokwu na Ụdị ya dị iche iche
OMENALA: Mmụgharị Akụnụba na Usoro nnweta ya.
AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Atụmaatụokwu /asụsụ nka. Nkọwa na ndepụta nkenụdị ya.
2. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ “Nkwụwa” na Nkenụụdị ya dị iche iche.
OMENALA: Iri Ekpe na ike ekpe
AGỤMAGỤ: Ọmụmụ Ụrụokwu na Igbuduokwu
3. ỤTỌASỤSỤ: Ọmụmụ nkebiokwu – Nkọwa ya, ngosipụta ya na nkewapụta nkebiokwu site n’ahịrịokwu.
OMENALA: Ndịiche dị n’iri ekpe, ike ekpe na nnọchiọkwa.
AGỤMAGỤ: Ọmụmụ bịambịa mgbochi na bịambịa ụda.
SS3 Second Term Scheme of Work on Igbo
Selected List of Topic
1. ỤTỌASỤSỤ: Ọgụgụ na aghọtaazaa “Agụmakwụkwọ dịka ihe na-eme ụzọ agamnihu”, uru na ọghọm dị n’agụghị akwụkwọ.
OMENALA: Aha na udị chi dị iche iche dk. Amadịọha, Ibiniukpabị, dgz. Ndị Igbo nwere. Ọrụ chi ndị a na-arụrụ ndị Igbo
AGỤMAGỤ: Mmụgharị na ileba anya n’akwụkwọ e wepụtara n’ule
2. ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị tensị na aspektị na nkenụdị ha
OMENALA: Nkọwa echichi ndi Igbo gbasara ndụ na-esote ọnwụ dịka ọgbanje na ọnwụ
AGỤMAGỤ: Mmugharị na ileba anya n’akwụkwọ agụmagụ e wepụtara n’ule.
3. ỤTỌASỤSỤ: Mmụgharị nka edemede na ụdị edemede dị iche iche ọkachasị leta anamachọihe
OMENALA: Nkọwa echiche ndị Igbo gbasara ndụ na-esote ọnwụ “ịlọ ụwa”.
AGỤMAGỤ: Mmụgharị na ileba anya n’akwụkwọ ụlọ e wepụtara.
Download Now SOW for Igbo Language
How to Download JSS 1-3 Igbo Scheme of Work
To get the complete Igbo Scheme of Work in PDF Format, Call or whatsapp me on 08051311885 on how to obtain your copy.
Please Note, it is not Free.
Please Take Note:
The scheme of work is in PDF soft copy format. It can be view and read using a smart mobile phone or personal computer (pc) It can be printed out into hard copy.
It is not free (do not chat me up if your intention is to beg for it) It cost a token.
Mode of Delivery:
After payment, it will be sent to your email address or whatsapp
Other Available Products
Lesson Note and Exam Questions for Primary to Senior Secondary School